Mak 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ebe a, ha kpọtaara ya otu nwoke ntị chiri nke nwekwara nsogbu ikwu okwu, ha wee rịọsie ya arịrịọ ike ka o bikwasị ya aka.+ Ọrụ Ndịozi 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke nọgidekwara na-arụ oké ọrụ dị ike site n’aka Pọl,+ 1 Ndị Kọrịnt 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 nye onye ọzọ okwukwe+ site n’otu mmụọ nsọ ahụ, nye onye ọzọ onyinye ịgwọ ọrịa+ site n’otu mmụọ nsọ ahụ,
32 N’ebe a, ha kpọtaara ya otu nwoke ntị chiri nke nwekwara nsogbu ikwu okwu, ha wee rịọsie ya arịrịọ ike ka o bikwasị ya aka.+
9 nye onye ọzọ okwukwe+ site n’otu mmụọ nsọ ahụ, nye onye ọzọ onyinye ịgwọ ọrịa+ site n’otu mmụọ nsọ ahụ,