Luk 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ kọwaara ha ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ dum banyere onwe ya, malite n’ihe Mozis+ dere ruo n’Akwụkwọ Ndị Amụma+ niile. Ọrụ Ndịozi 10:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ bụ ya ka ndị amụma niile na-agba àmà+ banyere ya, na onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe ọ nọ na-enweta mgbaghara nke mmehie site n’aha ya.”+
27 Ọ kọwaara ha ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ dum banyere onwe ya, malite n’ihe Mozis+ dere ruo n’Akwụkwọ Ndị Amụma+ niile.
43 Ọ bụ ya ka ndị amụma niile na-agba àmà+ banyere ya, na onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe ọ nọ na-enweta mgbaghara nke mmehie site n’aha ya.”+