Ndị Rom 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ kwuru, sị: “Ọ dịghị onye nwere+ okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu.”+ Ndị Galeshia 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Akwụkwọ Nsọ+ kpọchikọrọ ihe niile n’okpuru mmehie,+ ka ndị na-enwe okwukwe wee nweta nkwa ahụ nke na-esite n’okwukwe e nwere n’ebe Jizọs Kraịst nọ.+
22 Ma Akwụkwọ Nsọ+ kpọchikọrọ ihe niile n’okpuru mmehie,+ ka ndị na-enwe okwukwe wee nweta nkwa ahụ nke na-esite n’okwukwe e nwere n’ebe Jizọs Kraịst nọ.+