Abụ Ọma 109:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ụbọchị ndụ ya dị ole na ole;+Ka onye ọzọ weghara ọrụ nlekọta ọ na-arụ.+ 1 Timoti 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Okwu a kwesịrị ntụkwasị obi.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla na-agbalị ka o ruo eru ịbụ onye nlekọta,+ agụụ ezi ọrụ na-agụ ya.
3 Okwu a kwesịrị ntụkwasị obi.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla na-agbalị ka o ruo eru ịbụ onye nlekọta,+ agụụ ezi ọrụ na-agụ ya.