Ọrụ Ndịozi 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Akpagbukwara m ndị na-eso Ụzọ a ruo n’ókè igbu ha egbu,+ na-eke ma ndị ikom ma ndị inyom agbụ, na-atụbakwa ha n’ụlọ mkpọrọ,+ Ọrụ Ndịozi 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Site n’inye ha ahụhụ ọtụtụ ugboro n’ụlọ nzukọ+ niile, agbalịrị m ịmanye ha ka ha hapụ okwukwe ha; ebe ọ bụkwa na m na-enwe ọnụma n’ụzọ gabigara ókè megide ha, eruru m n’ókè nke ịkpagbu ha ọbụna n’obodo ndị ọzọ.
4 Akpagbukwara m ndị na-eso Ụzọ a ruo n’ókè igbu ha egbu,+ na-eke ma ndị ikom ma ndị inyom agbụ, na-atụbakwa ha n’ụlọ mkpọrọ,+
11 Site n’inye ha ahụhụ ọtụtụ ugboro n’ụlọ nzukọ+ niile, agbalịrị m ịmanye ha ka ha hapụ okwukwe ha; ebe ọ bụkwa na m na-enwe ọnụma n’ụzọ gabigara ókè megide ha, eruru m n’ókè nke ịkpagbu ha ọbụna n’obodo ndị ọzọ.