Joshụa 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E mesịa, o mere ka ha si na windo jiri ụdọ rịdaa, n’ihi na ụlọ ya dị n’akụkụ mgbidi, ọ bụkwa n’elu mgbidi ka o bi.+ 1 Samuel 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ozugbo ahụ, Maịkal mere ka Devid si na windo rịda, ka o wee pụọ gbapụ ma gbalaga.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ma e ji nkata si na windo dị ná mgbidi butuo m,+ m wee gbanahụ ya.
15 E mesịa, o mere ka ha si na windo jiri ụdọ rịdaa, n’ihi na ụlọ ya dị n’akụkụ mgbidi, ọ bụkwa n’elu mgbidi ka o bi.+