Ndị Galeshia 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Afọ atọ mgbe nke ahụ gasịrị, agbagoro m Jeruselem+ ịga leta Sifas,+ mụ na ya nọkwara ruo ụbọchị iri na ise.
18 Afọ atọ mgbe nke ahụ gasịrị, agbagoro m Jeruselem+ ịga leta Sifas,+ mụ na ya nọkwara ruo ụbọchị iri na ise.