Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+