Ọrụ Ndịozi 9:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ebe Lida dị Jọpa+ nso, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nụrụ na Pita nọ n’obodo a, ha ziri ndị ikom abụọ ka ha gakwuru ya wee rịọsie ya arịrịọ ike, sị: “Biko, egbula oge ịbịakwute anyị.”
38 Ma ebe Lida dị Jọpa+ nso, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nụrụ na Pita nọ n’obodo a, ha ziri ndị ikom abụọ ka ha gakwuru ya wee rịọsie ya arịrịọ ike, sị: “Biko, egbula oge ịbịakwute anyị.”