Ọrụ Ndịozi 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, Pita sịrị: “Enweghị m ọlaọcha na ọlaedo, ma ihe m nwere ka m na-enye gị:+ N’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ jee ije!”+ Ọrụ Ndịozi 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 unu niile na ndị Izrel niile, maranụ na ọ bụ aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ onye unu kpọgidere n’osisi,+ onye Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ọ bụ aha ya ka e ji mee ka ahụ́ dị nwoke a guzo n’ihu unu n’ebe a mma.
6 Otú ọ dị, Pita sịrị: “Enweghị m ọlaọcha na ọlaedo, ma ihe m nwere ka m na-enye gị:+ N’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ jee ije!”+
10 unu niile na ndị Izrel niile, maranụ na ọ bụ aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ onye unu kpọgidere n’osisi,+ onye Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ọ bụ aha ya ka e ji mee ka ahụ́ dị nwoke a guzo n’ihu unu n’ebe a mma.