3 Ya mere, ụmụnna anyị, chọpụtanụ+ n’onwe unu ndị ikom asaa a gbaara ezi àmà n’etiti unu, bụ́ ndị jupụtara na mmụọ nsọ na amamihe,+ ka anyị mee ha ndị ga na-ahụ maka ọrụ a dị mkpa;
12 E kpugheere ha na ọ bụghị onwe ha+ ka ha na-ejere ozi, kama ọ bụ unu ka ha na-enye ihe ndị ahụ e kwusaara+ unu ugbu a site n’ọnụ ndị ji mmụọ nsọ+ nke e si n’eluigwe zite zisaara unu ozi ọma. Ọ na-agụ ndị mmụọ ozi agụụ inyoba anya n’ihe ndị a.+