Ọrụ Ndịozi 10:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 N’ihi na ha nụrụ ka ha na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche, na-etokwa Chineke.+ Pita wee, sị: 1 Ndị Kọrịnt 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 nyekwa onye ọzọ ịrụ ọrụ dị ike,+ nye onye ọzọ ibu amụma,+ nye onye ọzọ nghọta+ nke okwu si n’ike mmụọ nsọ,+ nye onye ọzọ ịsụ asụsụ dị iche iche,+ nyekwa onye ọzọ nkọwa+ nke asụsụ dị iche iche.
10 nyekwa onye ọzọ ịrụ ọrụ dị ike,+ nye onye ọzọ ibu amụma,+ nye onye ọzọ nghọta+ nke okwu si n’ike mmụọ nsọ,+ nye onye ọzọ ịsụ asụsụ dị iche iche,+ nyekwa onye ọzọ nkọwa+ nke asụsụ dị iche iche.