Ọrụ Ndịozi 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ+ dị iche iche, dị nnọọ ka mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu. Ọrụ Ndịozi 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka n’isi,+ mmụọ nsọ dakwasịrị ha, ha wee malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche na ibu amụma.+
4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ+ dị iche iche, dị nnọọ ka mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.
6 Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka n’isi,+ mmụọ nsọ dakwasịrị ha, ha wee malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche na ibu amụma.+