Ọrụ Ndịozi 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwoke a bụ ọbịa n’ụlọ otu onye aha ya bụ́ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ, nke ụlọ ya dị n’akụkụ oké osimiri.”+ Ọrụ Ndịozi 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ya mere, ziga ozi na Jọpa ka a kpọọ Saịmọn, bụ́ onye a na-akpọkwa Pita.+ Nwoke a nọ dị ka ọbịa n’ụlọ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ, n’akụkụ oké osimiri.’+
6 Nwoke a bụ ọbịa n’ụlọ otu onye aha ya bụ́ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ, nke ụlọ ya dị n’akụkụ oké osimiri.”+
32 Ya mere, ziga ozi na Jọpa ka a kpọọ Saịmọn, bụ́ onye a na-akpọkwa Pita.+ Nwoke a nọ dị ka ọbịa n’ụlọ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ, n’akụkụ oké osimiri.’+