Ọrụ Ndịozi 9:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ nọgidere na Jọpa+ ruo ọtụtụ ụbọchị ya na otu onye bụ́ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ.+ Ọrụ Ndịozi 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ya mere, ziga ozi na Jọpa ka a kpọọ Saịmọn, bụ́ onye a na-akpọkwa Pita.+ Nwoke a nọ dị ka ọbịa n’ụlọ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ, n’akụkụ oké osimiri.’+
32 Ya mere, ziga ozi na Jọpa ka a kpọọ Saịmọn, bụ́ onye a na-akpọkwa Pita.+ Nwoke a nọ dị ka ọbịa n’ụlọ Saịmọn, onye na-esiji akpụkpọ anụ, n’akụkụ oké osimiri.’+