Aịzaya 35:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu dị ka oké ele,+ ire onye ogbi ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ N’ihi na mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa, mmiri iyi ga na-agbapụtakwa na mbara ọzara. Ọrụ Ndịozi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee malie elu,+ guzoro ọtọ ma malite ije ije. O sokwaara ha banye n’ụlọ nsọ,+ na-eje ije ma na-amali elu, na-enyekwa Chineke otuto.
6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu dị ka oké ele,+ ire onye ogbi ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ N’ihi na mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa, mmiri iyi ga na-agbapụtakwa na mbara ọzara.
8 O wee malie elu,+ guzoro ọtọ ma malite ije ije. O sokwaara ha banye n’ụlọ nsọ,+ na-eje ije ma na-amali elu, na-enyekwa Chineke otuto.