Aịzaya 35:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:6 Mmezu Mkpughe, p. 303 Amụma Aịsaịa I, p. 374-376, 378-381 Ụlọ Nche,2/15/1996, p. 11-12, 15-16, 18 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 130-132
6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara.
35:6 Mmezu Mkpughe, p. 303 Amụma Aịsaịa I, p. 374-376, 378-381 Ụlọ Nche,2/15/1996, p. 11-12, 15-16, 18 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 130-132