-
Ọrụ Ndịozi 14:8-10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Na Listra, e nwere otu nwoke nọ ọdụ. Ọ dara ngwọrọ, o jetụbeghịkwa ije kemgbe a mụrụ ya. 9 Nwoke a nọ na-ege ntị ka Pọl na-ekwu okwu. Mgbe Pọl legidere ya anya ma hụ na o kweere n’ihe ọ na-akụzi, kwerekwa na a ga-eme ka ahụ́ dị ya mma,+ 10 o kwuru n’olu dara ụda, sị: “Guzoro ọtọ.” O wee malie, malite ije ije.+
-