Aịzaya 35:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+Megheekwa ntị ndị ntị chiri.+ 6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara. Aịzaya 61:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 61 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova nyere m mmụọ ya,+N’ihi na Jehova tere m mmanụ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+ O zitere m ka m kechie ọnyá ndị obi gbawara,Ka m gwa ndị e ji eji na a hapụla ha,Ka m meghee anya ndị mkpọrọ,+
5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+Megheekwa ntị ndị ntị chiri.+ 6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara.
61 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova nyere m mmụọ ya,+N’ihi na Jehova tere m mmanụ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+ O zitere m ka m kechie ọnyá ndị obi gbawara,Ka m gwa ndị e ji eji na a hapụla ha,Ka m meghee anya ndị mkpọrọ,+