Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 11:4, 5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Jizọs sịrị ha: “Gaanụ kọọrọ Jọn ihe unu na-anụ na ihe unu na-ahụ:+ 5 Ndị ìsì na-ahụzi ụzọ,+ ndị ngwọrọ na-ejekwa ije. A na-eme ka ndị ekpenta+ dị ọcha, ndị ntị chiri na-anụkwa ihe. A na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma.+

  • Ọrụ Ndịozi 10:37, 38
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 Unu ma onye a nọ na-ekwu banyere ya malite na Galili+ ruo na Judia niile, mgbe Jọn kwusachara gbasara baptizim. 38 Onye ahụ a na-ekwu banyere ya bụ Jizọs onye Nazaret. Chineke ji mmụọ nsọ tee ya mmanụ+ ma nye ya ike. Ebe Chineke nọnyeere ya,+ ọ gazuru ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya