1 Samuel 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, Sọl sịrị ndị na-ejere ya ozi: “Chọọrọnụ m nwaanyị mgbaasị,+ m ga-agakwuru ya jụọ ya ase.” Ndị na-ejere ya ozi wee sị ya: “Lee! E nwere nwaanyị mgbaasị nọ n’En-dọọ.”+
7 N’ikpeazụ, Sọl sịrị ndị na-ejere ya ozi: “Chọọrọnụ m nwaanyị mgbaasị,+ m ga-agakwuru ya jụọ ya ase.” Ndị na-ejere ya ozi wee sị ya: “Lee! E nwere nwaanyị mgbaasị nọ n’En-dọọ.”+