Ọrụ Ndịozi 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na otu onye aha ya bụ Dimitriọs, onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe, na-enwetara ndị omenkà uru dị ukwuu site n’ịrụ ụlọ arụsị Atemis ndị e ji ọlaọcha akpụ.+
24 N’ihi na otu onye aha ya bụ Dimitriọs, onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe, na-enwetara ndị omenkà uru dị ukwuu site n’ịrụ ụlọ arụsị Atemis ndị e ji ọlaọcha akpụ.+