Ọrụ Ndịozi 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee daba na ka anyị nọ na-eje n’ebe a na-ekpe ekpere, otu nwa agbọghọ na-eje ozi, onye nwere otu mmụọ,+ bụ́ mmụọ ọjọọ nke a na-ajụta ase,+ zutere anyị. Ọ na-ewetara ndị nna ya ukwu uru dị ukwuu+ site n’ịkọ ọdịnihu.
16 O wee daba na ka anyị nọ na-eje n’ebe a na-ekpe ekpere, otu nwa agbọghọ na-eje ozi, onye nwere otu mmụọ,+ bụ́ mmụọ ọjọọ nke a na-ajụta ase,+ zutere anyị. Ọ na-ewetara ndị nna ya ukwu uru dị ukwuu+ site n’ịkọ ọdịnihu.