Ọrụ Ndịozi 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Herọd+ chọsiri ya ike, mgbe ọ na-achọtaghị ya, ọ gbara ndị nche ahụ ajụjụ ma nye iwu ka a kpụpụ ha ma nye ha ntaramahụhụ;+ o wee si na Judia gbadaa Sesaria ma nọtụ n’ebe ahụ.
19 Herọd+ chọsiri ya ike, mgbe ọ na-achọtaghị ya, ọ gbara ndị nche ahụ ajụjụ ma nye iwu ka a kpụpụ ha ma nye ha ntaramahụhụ;+ o wee si na Judia gbadaa Sesaria ma nọtụ n’ebe ahụ.