Ọrụ Ndịozi 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma mgbe ha nụrụ nke a, ọ dụrụ ha adụ n’obi,+ ha wee gwa Pita na ndịozi ndị ọzọ, sị: “Ụmụnna anyị, gịnị ka anyị ga-eme?”+
37 Ma mgbe ha nụrụ nke a, ọ dụrụ ha adụ n’obi,+ ha wee gwa Pita na ndịozi ndị ọzọ, sị: “Ụmụnna anyị, gịnị ka anyị ga-eme?”+