Ezra 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka eze mara na ndị Juu bụ́ ndị si n’ebe ị nọ bịakwute anyị ebe a abịarutewo Jeruselem. Ha na-ewu obodo ahụ nke na-enupụ isi, nke bụkwa obodo ọjọọ, ha na-achọ iwucha mgbidi ya+ na ịrụzi ntọala ya.
12 Ka eze mara na ndị Juu bụ́ ndị si n’ebe ị nọ bịakwute anyị ebe a abịarutewo Jeruselem. Ha na-ewu obodo ahụ nke na-enupụ isi, nke bụkwa obodo ọjọọ, ha na-achọ iwucha mgbidi ya+ na ịrụzi ntọala ya.