-
Ọrụ Ndịozi 13:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 ya na onye na-achị ógbè ahụ bụ́ Sajiọs Pọlọs, bụ́ nwoke maara ihe, nọkwa. Mgbe nwoke a kpọrọ Banabas na Sọl ka ha bịakwute ya, ọ chọsiri ike ịnụ okwu Chineke.
-