Ọrụ Ndịozi 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Achọpụtara m na e boro ya ebubo banyere okwu ndị metụtara Iwu ha,+ ma ọ dịghị otu ihe nke kwesịrị ọnwụ ma ọ bụ agbụ nke e boro ya ebubo ya.+ Ọrụ Ndịozi 25:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ naanị na e nwere arụmụka ndị ha na ya nwere banyere ofufe nke ha na-efe+ ihe bụ́ chi na banyere otu onye a na-akpọ Jizọs nke nwụrụ anwụ, bụ́ onye Pọl nọ na-ekwusi ike na ọ dị ndụ.+
29 Achọpụtara m na e boro ya ebubo banyere okwu ndị metụtara Iwu ha,+ ma ọ dịghị otu ihe nke kwesịrị ọnwụ ma ọ bụ agbụ nke e boro ya ebubo ya.+
19 Ọ bụ naanị na e nwere arụmụka ndị ha na ya nwere banyere ofufe nke ha na-efe+ ihe bụ́ chi na banyere otu onye a na-akpọ Jizọs nke nwụrụ anwụ, bụ́ onye Pọl nọ na-ekwusi ike na ọ dị ndụ.+