Ọrụ Ndịozi 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ọ bụrụ na ọ bụ arụmụka ndị metụtara okwu na aha+ na iwu+ unu, unu onwe unu hụnụ banyere ya. Achọghị m ịbụ onyeikpe nke ihe ndị a.” Ọrụ Ndịozi 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Achọpụtara m na e boro ya ebubo banyere okwu ndị metụtara Iwu ha,+ ma ọ dịghị otu ihe nke kwesịrị ọnwụ ma ọ bụ agbụ nke e boro ya ebubo ya.+
15 Ma ọ bụrụ na ọ bụ arụmụka ndị metụtara okwu na aha+ na iwu+ unu, unu onwe unu hụnụ banyere ya. Achọghị m ịbụ onyeikpe nke ihe ndị a.”
29 Achọpụtara m na e boro ya ebubo banyere okwu ndị metụtara Iwu ha,+ ma ọ dịghị otu ihe nke kwesịrị ọnwụ ma ọ bụ agbụ nke e boro ya ebubo ya.+