1 Timoti 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nganga na-afụli ya elu,+ ọ dịghị aghọta ihe ọ bụla,+ kama ọ bụ onye oké ajụjụ na ịrụ ụka banyere okwu+ dị iche iche na-agba ara.+ Ihe na-esi n’ihe ndị a apụta bụ anyaụfụ,+ esemokwu, okwu mkparị,+ inyo mmadụ ajọ onyinyo,
4 nganga na-afụli ya elu,+ ọ dịghị aghọta ihe ọ bụla,+ kama ọ bụ onye oké ajụjụ na ịrụ ụka banyere okwu+ dị iche iche na-agba ara.+ Ihe na-esi n’ihe ndị a apụta bụ anyaụfụ,+ esemokwu, okwu mkparị,+ inyo mmadụ ajọ onyinyo,