Ọrụ Ndịozi 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ha bịakwutere ya, ọ sịrị ha: “Unu maara nke ọma otú mụ na unu si nọrọ n’oge ahụ dum,+ malite n’ụbọchị mbụ m batara n’ógbè Eshia,+ 2 Timoti 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị maara nke a, na ndị niile nọ ná mpaghara Eshia+ agbakụtawo m azụ.+ Faịjelọs na Hemọjinis so n’ime ha.
18 Mgbe ha bịakwutere ya, ọ sịrị ha: “Unu maara nke ọma otú mụ na unu si nọrọ n’oge ahụ dum,+ malite n’ụbọchị mbụ m batara n’ógbè Eshia,+
15 Ị maara nke a, na ndị niile nọ ná mpaghara Eshia+ agbakụtawo m azụ.+ Faịjelọs na Hemọjinis so n’ime ha.