1 Ndị Kọrịnt 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na n’ezie e mere anyị niile baptizim+ site n’otu mmụọ nsọ ịbụ otu ahụ́, ma ànyị bụ ndị Juu ma ànyị bụ ndị Grik, ma ànyị bụ ndị ohu ma ànyị bụ ndị nweere onwe ha, e mekwara ka anyị niile ṅụọ+ otu mmụọ nsọ. Ndị Galeshia 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na unu niile ndị e mere baptizim baa na Kraịst+ eyikwasịwo Kraịst.+
13 N’ihi na n’ezie e mere anyị niile baptizim+ site n’otu mmụọ nsọ ịbụ otu ahụ́, ma ànyị bụ ndị Juu ma ànyị bụ ndị Grik, ma ànyị bụ ndị ohu ma ànyị bụ ndị nweere onwe ha, e mekwara ka anyị niile ṅụọ+ otu mmụọ nsọ.