Mak 10:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma Jizọs sịrị ha: “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Ùnu pụrụ ịṅụ iko nke m na-aṅụ, ka ùnu pụrụ ịbụ ndị e mere baptizim ahụ a na-eme m?”+ 1 Ndị Kọrịnt 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma ọ́ bụghị ya, gịnị ka ha ga-eme bụ́ ndị a na-eme baptizim ka ha wee ghọọ ndị nwụrụ anwụ?+ Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ ma ọlị,+ gịnị mere e ji na-emekwa ha baptizim+ ka ha wee ghọọ ndị dị otú ahụ?
38 Ma Jizọs sịrị ha: “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Ùnu pụrụ ịṅụ iko nke m na-aṅụ, ka ùnu pụrụ ịbụ ndị e mere baptizim ahụ a na-eme m?”+
29 Ma ọ́ bụghị ya, gịnị ka ha ga-eme bụ́ ndị a na-eme baptizim ka ha wee ghọọ ndị nwụrụ anwụ?+ Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ ma ọlị,+ gịnị mere e ji na-emekwa ha baptizim+ ka ha wee ghọọ ndị dị otú ahụ?