9 Ma ọ bụrụ na ha enweghị njide onwe onye,+ ka ha lụọ di ma ọ bụ nwunye, n’ihi na ọ ka mma ịlụ di ma ọ bụ nwunye+ kama ịbụ onye agụụ mmekọahụ na-agụgbu.+
14 Ya mere, achọrọ m ka ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, bụ́ ndị na-akatabeghị ahụ́, lụọ di,+ ka ha mụọ ụmụ,+ ka ha na-elekọta ezinụlọ, ka ha ghara inye onye na-emegide anyị ihe ọ ga-eji kwujọọ anyị.+