1 Timoti 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, achọrọ m ka ụmụ nwaanyị na-emebeghị agadi, ndị di ha nwụrụ, lụọ di.+ Ka ha mụọkwa ụmụ,+ na-elekọta ezinụlọ ha, ka a ghara inwe ihe ndị na-emegide anyị ga-eji kwujọọ anyị.
14 N’ihi ya, achọrọ m ka ụmụ nwaanyị na-emebeghị agadi, ndị di ha nwụrụ, lụọ di.+ Ka ha mụọkwa ụmụ,+ na-elekọta ezinụlọ ha, ka a ghara inwe ihe ndị na-emegide anyị ga-eji kwujọọ anyị.