1 Timoti 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, achọrọ m ka ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, bụ́ ndị na-akatabeghị ahụ́, lụọ di,+ ka ha mụọ ụmụ,+ ka ha na-elekọta ezinụlọ, ka ha ghara inye onye na-emegide anyị ihe ọ ga-eji kwujọọ anyị.+
14 Ya mere, achọrọ m ka ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, bụ́ ndị na-akatabeghị ahụ́, lụọ di,+ ka ha mụọ ụmụ,+ ka ha na-elekọta ezinụlọ, ka ha ghara inye onye na-emegide anyị ihe ọ ga-eji kwujọọ anyị.+