1 Timoti 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, ịmụ nwa ga-abara nwaanyị uru maka na ọ ga-eme ka ọ ghara ime ihe ọjọọ,+ ma ọ bụrụhaala na o* nwere okwukwe, hụ ndị ọzọ n’anya, dị nsọ, na-elekwa ihe anya otú dị mma.*+
15 Ma, ịmụ nwa ga-abara nwaanyị uru maka na ọ ga-eme ka ọ ghara ime ihe ọjọọ,+ ma ọ bụrụhaala na o* nwere okwukwe, hụ ndị ọzọ n’anya, dị nsọ, na-elekwa ihe anya otú dị mma.*+