-
1 Timoti 2:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 M chọkwara ka ụmụ nwaanyị na-eji ejiji dị mma, nke na-egosi na ha na-emeru ihe n’ókè ma na-ele ihe anya otú dị mma,* ọ bụghị ịkpawa ụdị isi dị iche iche na iji ọlaedo ma ọ bụ nkume pel na-achọ onwe ha mma ma ọ bụkwanụ iyi uwe dị ezigbo oké ọnụ.+ 10 Kama ha kwesịrị ịna-eme ihe dị mma otú ụmụ nwaanyị ndị na-efe Chineke kwesịrị ịna-eme, si otú ahụ na-achọ onwe ha mma.+
-