Ndị Galeshia 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma mụ onwe m nwụrụ n’ebe iwu dị site n’ịnabata iwu,+ ka m wee dị ndụ n’ebe Chineke nọ.+