Matiu 26:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Na-echenụ nche+ ma na-ekpe ekpere+ mgbe niile, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.+ N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+
41 Na-echenụ nche+ ma na-ekpe ekpere+ mgbe niile, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.+ N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+