Ekliziastis 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Lee! Naanị nke a ka m chọpụtara, na ụmụ mmadụ ziri ezi+ mgbe ezi Chineke kere ha, ma ha onwe ha echepụtawo ọtụtụ atụmatụ.”+ Jeremaya 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Obi dị aghụghọ karịa ihe ọ bụla ọzọ, o sikwara ike njite.+ Ònye pụrụ ịmara ya? Luk 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma mgbe Jizọs chọpụtara ihe ha na-atụgharị n’uche, ọ zara ha, sị: “Gịnị ka unu na-atụle n’obi unu?+
29 Lee! Naanị nke a ka m chọpụtara, na ụmụ mmadụ ziri ezi+ mgbe ezi Chineke kere ha, ma ha onwe ha echepụtawo ọtụtụ atụmatụ.”+
22 Ma mgbe Jizọs chọpụtara ihe ha na-atụgharị n’uche, ọ zara ha, sị: “Gịnị ka unu na-atụle n’obi unu?+