Ndị Rom 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ekele dịrị Chineke na unu bụbu ndị ohu nke mmehie ma unu ghọrọ ndị si n’obi ha na-erube isi n’ụdị ozizi ahụ nke e nyefere unu n’aka.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ma ekele dịrị Chineke, n’ihi na ọ na-enye anyị mmeri site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst!+
17 Ma ekele dịrị Chineke na unu bụbu ndị ohu nke mmehie ma unu ghọrọ ndị si n’obi ha na-erube isi n’ụdị ozizi ahụ nke e nyefere unu n’aka.+