Jọn 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 unu ga-amarakwa eziokwu ahụ,+ eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.”+ Ndị Hibru 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ bụ site n’otu àjà ọ chụrụ+ ka o mere ka ndị a na-edo nsọ zuo okè+ ruo mgbe niile.