Jọn 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nọgidenụ n’ime m, mụ onwe m ga-anọgidekwa n’ime unu.+ Dị nnọọ ka alaka ahụ na-apụghị ịmị mkpụrụ n’onwe ya ma ọ bụrụ na ọ dịgideghị n’osisi vaịn ahụ, otú ahụkwa ka unu na-apụghị ịmị mkpụrụ, ma ọ bụrụ na unu anọgideghị n’ime m.+ 1 Jọn 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye na-asị na ya na ya dị n’otu+ ji ụgwọ ịnọgide na-eje ije dị ka onye ahụ jere.+ 1 Jọn 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke ya na ya dị n’otu+ adịghị anọ na-eme mmehie;+ ọ dịghị onye na-eme mmehie nke hụworo ya ma ọ bụ mara ya.+
4 Nọgidenụ n’ime m, mụ onwe m ga-anọgidekwa n’ime unu.+ Dị nnọọ ka alaka ahụ na-apụghị ịmị mkpụrụ n’onwe ya ma ọ bụrụ na ọ dịgideghị n’osisi vaịn ahụ, otú ahụkwa ka unu na-apụghị ịmị mkpụrụ, ma ọ bụrụ na unu anọgideghị n’ime m.+
6 Onye ọ bụla nke ya na ya dị n’otu+ adịghị anọ na-eme mmehie;+ ọ dịghị onye na-eme mmehie nke hụworo ya ma ọ bụ mara ya.+