Jeremaya 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe n’ezi omume;+ ọ na-enyocha akụrụ na obi.+ Biko, ka m jiri anya m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha, n’ihi na ọ bụ gị ka m kọsaara okwu ikpe m.+ Ọrụ Ndịozi 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha kpekwara ekpere, sị: “Gị, Jehova, onye maara obi mmadụ niile,+ biko, gosi anyị onye ị họọrọ n’ime ndị ikom abụọ a,
20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe n’ezi omume;+ ọ na-enyocha akụrụ na obi.+ Biko, ka m jiri anya m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha, n’ihi na ọ bụ gị ka m kọsaara okwu ikpe m.+
24 Ha kpekwara ekpere, sị: “Gị, Jehova, onye maara obi mmadụ niile,+ biko, gosi anyị onye ị họọrọ n’ime ndị ikom abụọ a,