Ọrụ Ndịozi 13:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 marakwanụ na site n’Onye a, a na-akpọ onye ọ bụla kwere ekwe onye ikpe na-amaghị+ n’ihe niile a na-apụghị isite n’iwu Mozis+ kpọọ unu ndị ikpe na-amaghị. Ndị Hibru 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 o mesịrị kwuo, sị: “M gakwaghị echeta mmehie ha na mmebi iwu ha ma ọlị.”+
39 marakwanụ na site n’Onye a, a na-akpọ onye ọ bụla kwere ekwe onye ikpe na-amaghị+ n’ihe niile a na-apụghị isite n’iwu Mozis+ kpọọ unu ndị ikpe na-amaghị.