1 Ndị Kọrịnt 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụkwa na m na-ezisa ozi ọma,+ ọ bụghị ihe mere m ga-eji na-anya isi, n’ihi na ọ bụ mkpa nke dịịrị m.+ N’ezie, ahụhụ+ dịịrị m ma ọ bụrụ na ezisaghị m ozi ọma!
16 Ọ bụrụkwa na m na-ezisa ozi ọma,+ ọ bụghị ihe mere m ga-eji na-anya isi, n’ihi na ọ bụ mkpa nke dịịrị m.+ N’ezie, ahụhụ+ dịịrị m ma ọ bụrụ na ezisaghị m ozi ọma!