Matiu 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na mụ na ya dị n’otu n’ihu ụmụ mmadụ, m ga-ekwupụtakwa na mụ na ya dị n’otu+ n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe;
32 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na mụ na ya dị n’otu n’ihu ụmụ mmadụ, m ga-ekwupụtakwa na mụ na ya dị n’otu+ n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe;