2 Ndị Kọrịnt 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma n’ihi na anyị nwere otu mmụọ nke okwukwe ahụ dị ka nke ahụ e dere banyere ya, sị: “Enwere m okwukwe, ya mere, ekwuru m okwu,”+ anyị onwe anyị nwekwara okwukwe, ya mere, anyị na-ekwu okwu, Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
13 Ma n’ihi na anyị nwere otu mmụọ nke okwukwe ahụ dị ka nke ahụ e dere banyere ya, sị: “Enwere m okwukwe, ya mere, ekwuru m okwu,”+ anyị onwe anyị nwekwara okwukwe, ya mere, anyị na-ekwu okwu,
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+