Diuterọnọmi 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ruo taa, Jehova enyeghị unu obi unu ga-eji mara ihe na anya unu ga-eji hụ ụzọ na ntị unu ga-eji nụ ihe.+ Jeremaya 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Nụrụnụ ihe a, unu ndị nzuzu na-enweghị uche,+ ndị nwere anya ma ha apụghị ịhụ ụzọ,+ ndị nwere ntị ma ha apụghị ịnụ ihe.+
4 Ma ruo taa, Jehova enyeghị unu obi unu ga-eji mara ihe na anya unu ga-eji hụ ụzọ na ntị unu ga-eji nụ ihe.+
21 “Nụrụnụ ihe a, unu ndị nzuzu na-enweghị uche,+ ndị nwere anya ma ha apụghị ịhụ ụzọ,+ ndị nwere ntị ma ha apụghị ịnụ ihe.+